1 Ndị Eze 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma Ehab nwa Ọmraị ghọrọ eze Izrel n’afọ nke iri atọ na asatọ nke ọchịchị Esa bụ́ eze Juda; Ehab nwa Ọmraị wee na-achị Izrel afọ iri abụọ na abụọ na Sameria.+ 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
29 Ma Ehab nwa Ọmraị ghọrọ eze Izrel n’afọ nke iri atọ na asatọ nke ọchịchị Esa bụ́ eze Juda; Ehab nwa Ọmraị wee na-achị Izrel afọ iri abụọ na abụọ na Sameria.+
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+