31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.
22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+