Mkpughe 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “‘Ma, ihe na-adịghị mụ mma unu mere bụ na unu gbachiri nwaanyị ahụ bụ́ Jezibel+ nkịtị. Ọ na-akpọ onwe ya onye amụma, na-eduhiekwa ndị ohu m ka ha na-akwa iko,*+ ka ha na-erikwa ihe e ji chụọrọ arụsị àjà. Ọ na-akụzikwara ha ihe ndị a. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:20 Mmezu Mkpughe, p. 30, 48-49 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 164/1/1990, p. 30
20 “‘Ma, ihe na-adịghị mụ mma unu mere bụ na unu gbachiri nwaanyị ahụ bụ́ Jezibel+ nkịtị. Ọ na-akpọ onwe ya onye amụma, na-eduhiekwa ndị ohu m ka ha na-akwa iko,*+ ka ha na-erikwa ihe e ji chụọrọ arụsị àjà. Ọ na-akụzikwara ha ihe ndị a.