14 “‘Otú ọ dị, ọ dị ihe ole na ole ị na-eme ndị na-adịghị m mma, ya bụ, i nwere n’ebe ahụ ndị jidesiri ozizi Belam ike,+ bụ́ onye malitere ịkụziri Belak+ ka o debe ihe ịsụ ngọngọ n’ihu ụmụ Izrel, ka ha rie ihe e ji chụọrọ arụsị àjà, ka ha kwaakwa iko.+