Mkpughe 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ma, ihe ole na ole unu na-eme na-adịghị mụ mma bụ na unu kwere ka unu na ndị nabatara ihe Belam kụziri nọrọ.+ Ọ bụ Belam kụziiri Belak+ otú a ga-esi rata ndị Izrel ka ha mehie, rie ihe e ji chụọrọ arụsị àjà, kwaakwa iko.*+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:14 Mmezu Mkpughe, p. 43-44 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 13-144/1/1990, p. 30
14 “‘Ma, ihe ole na ole unu na-eme na-adịghị mụ mma bụ na unu kwere ka unu na ndị nabatara ihe Belam kụziri nọrọ.+ Ọ bụ Belam kụziiri Belak+ otú a ga-esi rata ndị Izrel ka ha mehie, rie ihe e ji chụọrọ arụsị àjà, kwaakwa iko.*+