Ọnụ Ọgụgụ 31:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ ha ka Belam gwara okwu, ha arafuo ndị Izrel, ndị Izrel ahapụ Jehova+ gaa fewe chi ụgha nke Piọ,+ nke mere ọrịa ọjọọ ji rịawa nzukọ Jehova.+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E duhiela ha n’ihi na ha hapụrụ ezigbo ụzọ. Ha esorola ụzọ Belam+ nwa Biọ, onye mere ihe ọjọọ maka na obi ya dị nnọọ n’ụgwọ a ga-akwụ ya.+ Jud 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha ga-ata ahụhụ n’ihi na ha sooro ụzọ Ken,+ sorokwa ụzọ ọjọọ Belam+ n’egbughị oge maka na ha chọrọ ka a kwụọ ha ụgwọ. E bibiekwala ha maka na ha kwuru okwu gosiri na ha na-enupụ isi+ ka Kora.+
16 Ọ bụ ha ka Belam gwara okwu, ha arafuo ndị Izrel, ndị Izrel ahapụ Jehova+ gaa fewe chi ụgha nke Piọ,+ nke mere ọrịa ọjọọ ji rịawa nzukọ Jehova.+
15 E duhiela ha n’ihi na ha hapụrụ ezigbo ụzọ. Ha esorola ụzọ Belam+ nwa Biọ, onye mere ihe ọjọọ maka na obi ya dị nnọọ n’ụgwọ a ga-akwụ ya.+
11 Ha ga-ata ahụhụ n’ihi na ha sooro ụzọ Ken,+ sorokwa ụzọ ọjọọ Belam+ n’egbughị oge maka na ha chọrọ ka a kwụọ ha ụgwọ. E bibiekwala ha maka na ha kwuru okwu gosiri na ha na-enupụ isi+ ka Kora.+