Ezikiel 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị amụma nzuzu,+ ndị na-agbaso mmụọ nke ha,+ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla ha hụrụ!+
3 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị amụma nzuzu,+ ndị na-agbaso mmụọ nke ha,+ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla ha hụrụ!+