32 “Lee, m na-emegide ndị amụma na-arọ nrọ ụgha,” ka Jehova kwuru, “ndị na-akọ nrọ ha wee na-eme ka ndị m na-awagharị n’ihi okwu ụgha ha+ nakwa n’ihi ịnya isi ha.”+
“Ma ọ bụghị m dunyere ha, ọ bụghịkwa m nyere ha iwu. Ya mere, ha agaghị abara ndị a uru ọ bụla,”+ ka Jehova kwuru.