32 Jehova sịkwara, “M ga-ata ndị amụma ahụhụ maka na ha na-akọ nrọ ha na-arọghị. Ha na-akọ ya, na-eme ka ndị m kpafuo n’ihi ụgha ha na-agha na ọnụ ha na-etu.”+
“Ma ọ bụghị m ziri ha, ọ bụghịkwa m gwara ha ihe ha na-ekwu. N’ihi ya, ha agaghị abara ndị a uru ọ bụla.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.