Aịzaya 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-ewepụ ịma mma ha: ọla ụkwụ ha na ihe ha na-eke n’isi, na ihe ịchọ mma ha ndị yiri ọnwa,+ 1 Pita 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ekwekwala ka mma unu na-achọ bụrụ ịkpa isi efu+ na iyi ihe ịchọ mma ọlaedo+ ma ọ bụ iyi uwe elu,
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-ewepụ ịma mma ha: ọla ụkwụ ha na ihe ha na-eke n’isi, na ihe ịchọ mma ha ndị yiri ọnwa,+
3 Unu ekwekwala ka mma unu na-achọ bụrụ ịkpa isi efu+ na iyi ihe ịchọ mma ọlaedo+ ma ọ bụ iyi uwe elu,