Ndị Ikpe 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọla imi ọlaedo ọ rịọtara dị otu puku shekel ọlaedo na narị asaa n’ịdị arọ, n’agụnyeghị ihe ịchọ mma ahụ yiri ọnwa+ na iyeri ntị na ákwà e ji ajị anụ e sijiri odo odo+ mee, nke ndị eze Midian yi, n’agụnyeghị ihe olu kamel ha nya.+
26 Ọla imi ọlaedo ọ rịọtara dị otu puku shekel ọlaedo na narị asaa n’ịdị arọ, n’agụnyeghị ihe ịchọ mma ahụ yiri ọnwa+ na iyeri ntị na ákwà e ji ajị anụ e sijiri odo odo+ mee, nke ndị eze Midian yi, n’agụnyeghị ihe olu kamel ha nya.+