Ndị Ikpe 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ziba na Zalmọna wee sị: “Bilie n’onwe gị gbuo anyị, n’ihi na otú nwoke hà ka ike ya+ hà.” Gidiọn wee bilie gbuo+ Ziba na Zalmọna, werekwa ihe ịchọ mma yiri ọnwa nke dị n’olu kamel ha. Aịzaya 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-ewepụ ịma mma ha: ọla ụkwụ ha na ihe ha na-eke n’isi, na ihe ịchọ mma ha ndị yiri ọnwa,+
21 Ziba na Zalmọna wee sị: “Bilie n’onwe gị gbuo anyị, n’ihi na otú nwoke hà ka ike ya+ hà.” Gidiọn wee bilie gbuo+ Ziba na Zalmọna, werekwa ihe ịchọ mma yiri ọnwa nke dị n’olu kamel ha.
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-ewepụ ịma mma ha: ọla ụkwụ ha na ihe ha na-eke n’isi, na ihe ịchọ mma ha ndị yiri ọnwa,+