Ndị Ikpe 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ziba na Zalmọna wee sị: “Gịnwa bilie gbuo anyị, n’ihi na ihe e ji ama dimkpa bụ ike ya.” Gidiọn wee bilie gbuo Ziba na Zalmọna,+ werekwa ihe e ji achọ mma ndị yiri ọnwa na-apụta ọhụrụ bụ́ ndị dị n’olu kamel ha.
21 Ziba na Zalmọna wee sị: “Gịnwa bilie gbuo anyị, n’ihi na ihe e ji ama dimkpa bụ ike ya.” Gidiọn wee bilie gbuo Ziba na Zalmọna,+ werekwa ihe e ji achọ mma ndị yiri ọnwa na-apụta ọhụrụ bụ́ ndị dị n’olu kamel ha.