Ndị Ikpe 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ziba na Zalmọna wee sị: “Bilie n’onwe gị gbuo anyị, n’ihi na otú nwoke hà ka ike ya+ hà.” Gidiọn wee bilie gbuo+ Ziba na Zalmọna, werekwa ihe ịchọ mma yiri ọnwa nke dị n’olu kamel ha.
21 Ziba na Zalmọna wee sị: “Bilie n’onwe gị gbuo anyị, n’ihi na otú nwoke hà ka ike ya+ hà.” Gidiọn wee bilie gbuo+ Ziba na Zalmọna, werekwa ihe ịchọ mma yiri ọnwa nke dị n’olu kamel ha.