2“Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+
3 Aka ha dị n’ihe ọjọọ, imeta ya nke ọma;+ onyeisi na-ekwu ka e nye ya ihe, onye na-ekpe ikpe na-ekpekwa ikpe iji nata ụgwọ ọrụ,+ onye ukwu na-ekwukwa ihe si ya n’obi, uche nke aka ya;+ ha na-agbakọ aka eme ya.