Esta 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Heman wee gwa Eze Ahazuirọs, sị: “E nwere otu ndị gbasara+ ebe niile, ndị nọpụkwara iche n’etiti ndị niile n’ógbè niile ị na-achị;+ iwu ha dị iche na nke ndị niile ọzọ, ha adịghịkwa edebe iwu eze,+ o kwesịghịkwa ekwesị ka eze hapụ ha. Abụ Ọma 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ihe ọjọọ ka ọ na-eme atụmatụ ya n’elu ihe ndina ya.+Ọ na-aga guzoro n’ụzọ ọjọọ.+Ọ dịghị ajụ ihe ọjọọ.+ Luk 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa ụzọ kasị mma ha ga-esi gbuo ya,+ n’ihi na ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu.+
8 Heman wee gwa Eze Ahazuirọs, sị: “E nwere otu ndị gbasara+ ebe niile, ndị nọpụkwara iche n’etiti ndị niile n’ógbè niile ị na-achị;+ iwu ha dị iche na nke ndị niile ọzọ, ha adịghịkwa edebe iwu eze,+ o kwesịghịkwa ekwesị ka eze hapụ ha.
4 Ọ bụ ihe ọjọọ ka ọ na-eme atụmatụ ya n’elu ihe ndina ya.+Ọ na-aga guzoro n’ụzọ ọjọọ.+Ọ dịghị ajụ ihe ọjọọ.+
2 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa ụzọ kasị mma ha ga-esi gbuo ya,+ n’ihi na ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu.+