Esta 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa,
1 O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa,