Matiu 21:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ma, ọ bụ ezie na ha na-achọ ijide ya, ha tụrụ ìgwè mmadụ egwu, n’ihi na ndị a weere ya na ọ bụ onye amụma.+ Matiu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma gbaa izu+ iji ụzọ akọ jide Jizọs ma gbuo ya. Mak 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ha kwuru ugboro ugboro, sị: “Ọ bụghị n’oge ememme a; ma eleghị anya, ndị mmadụ nwere ike ịkpata ọgba aghara.”+ Luk 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà na-achọ ka ha jide ya n’oge awa ahụ, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu; n’ihi na ha ghọtara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+
46 Ma, ọ bụ ezie na ha na-achọ ijide ya, ha tụrụ ìgwè mmadụ egwu, n’ihi na ndị a weere ya na ọ bụ onye amụma.+
2 n’ihi na ha kwuru ugboro ugboro, sị: “Ọ bụghị n’oge ememme a; ma eleghị anya, ndị mmadụ nwere ike ịkpata ọgba aghara.”+
19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà na-achọ ka ha jide ya n’oge awa ahụ, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu; n’ihi na ha ghọtara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+