Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 4:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 N’ihi na ha adịghị arahụ ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ,+ ụra adịghịkwa atụ ha ọ gwụla ma hà mere ka mmadụ sụọ ngọngọ.+

  • Jeremaya 3:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ị̀ ga-ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi, ma ọ bụ nọrọ na-ele mmehie anyị ruo mgbe ebighị ebi?’+ Lee! I kwuwo okwu, i wee na-eme ihe ọjọọ, na-enwekwa ihe ịga nke ọma.”+

  • Jeremaya 4:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m.+ Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe; ha abụghị ndị nwere nghọta.+ Ha bụ ndị maara ihe n’ime ihe ọjọọ, ma n’ime ihe ọma, ha bụ ndị na-amaghị ihe.+

  • Ezikiel 22:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Lee! Ndị isi+ Izrel nọ n’ime gị, onye nke ọ bụla enyefewo ogwe aka ya iji wụfuo ọbara.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya