Hosia 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Omume ha ekweghị ka ha lọghachikwute Chineke ha,+ n’ihi na mmụọ ịkwa iko+ dị n’etiti ha; ha amaghịkwa Jehova.+
4 Omume ha ekweghị ka ha lọghachikwute Chineke ha,+ n’ihi na mmụọ ịkwa iko+ dị n’etiti ha; ha amaghịkwa Jehova.+