1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ Jeremaya 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ị nọ ọdụ n’ime aghụghọ.+ Ọ bụ aghụghọ mere ha ji jụ ịmara m,”+ ka Jehova kwuru.