Abụ Ọma 77:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova ọ̀ ga-ajụ anyị ruo mgbe ebighị ebi,+Ọ̀ bụ na ihe anyị agakwaghị amasị ya ọzọ?+ Abụ Ọma 103:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ gaghị na-ahụta mmejọ mgbe niile,+Ọ gaghịkwa anọgide na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 57:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka m ga na-alụ ọgụ, ọ bụghịkwa ruo mgbe niile ka m ga na-ewe iwe;+ n’ihi na ike ga-agwụ mmụọ mmadụ n’ihi m,+ ọbụna ihe na-eku ume ndị mụ onwe m kere.+ Aịzaya 64:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova, ewebigala iwe ókè,+ echetala njehie anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Biko, leenụ: anyị niile bụ ndị gị.+
16 N’ihi na ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka m ga na-alụ ọgụ, ọ bụghịkwa ruo mgbe niile ka m ga na-ewe iwe;+ n’ihi na ike ga-agwụ mmụọ mmadụ n’ihi m,+ ọbụna ihe na-eku ume ndị mụ onwe m kere.+
9 Jehova, ewebigala iwe ókè,+ echetala njehie anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Biko, leenụ: anyị niile bụ ndị gị.+