Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-eweso ìgwè atụrụ gị nke nọ n’ebe ịta nri gị iwe dị ọkụ?+ Abụ Ọma 79:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-eweso ìgwè atụrụ gị nke nọ n’ebe ịta nri gị iwe dị ọkụ?+
5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+