Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-eweso ìgwè atụrụ gị nke nọ n’ebe ịta nri gị iwe dị ọkụ?+ Abụ Ọma 85:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi ka ị ga na-eweso anyị oké iwe?+Ị̀ ga na-eweso anyị iwe site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ?+ Aịzaya 64:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova, ewebigala iwe ókè,+ echetala njehie anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Biko, leenụ: anyị niile bụ ndị gị.+
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-eweso ìgwè atụrụ gị nke nọ n’ebe ịta nri gị iwe dị ọkụ?+
5 Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi ka ị ga na-eweso anyị oké iwe?+Ị̀ ga na-eweso anyị iwe site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ?+
9 Jehova, ewebigala iwe ókè,+ echetala njehie anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Biko, leenụ: anyị niile bụ ndị gị.+