Diuterọnọmi 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu.+ Ọ bụ unu ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ịbụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe pụrụ iche, n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.+ Abụ Ọma 79:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị bụ́ ndị gị na ìgwè atụrụ nke nọ n’ebe ịta nri gị,+Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi;Anyị ga-akọ otuto gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
6 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu.+ Ọ bụ unu ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ịbụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe pụrụ iche, n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.+
13 Anyị bụ́ ndị gị na ìgwè atụrụ nke nọ n’ebe ịta nri gị,+Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi;Anyị ga-akọ otuto gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+