Ọpụpụ 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.” Diuterọnọmi 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala. Jeremaya 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel bụ ihe dị nsọ nye Jehova,+ mkpụrụ mbụ nke mịịrị Ya.”’+ ‘Ndị ọ bụla nke na-eripịa ya ga-eme onwe ha ndị ikpe mara.+ Ọdachi ga-adakwasịkwa ha,’ ka Jehova kwuru.”+
6 Unu onwe unu ga-aghọrọ m alaeze nke ndị nchụàjà na mba dị nsọ.’+ Ọ bụ ihe ndị a ka ị ga-agwa ụmụ Izrel.”
2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.
3 Izrel bụ ihe dị nsọ nye Jehova,+ mkpụrụ mbụ nke mịịrị Ya.”’+ ‘Ndị ọ bụla nke na-eripịa ya ga-eme onwe ha ndị ikpe mara.+ Ọdachi ga-adakwasịkwa ha,’ ka Jehova kwuru.”+