Aịzaya 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+ Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+
11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+
15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+