Aịzaya 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’ihu ya;+ ọ na-ewere ha dị ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+ Aịzaya 60:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na mba ọ bụla na alaeze ọ bụla nke na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi; mba ndị ahụ aghaghị ịla n’iyi.+
17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’ihu ya;+ ọ na-ewere ha dị ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+
12 N’ihi na mba ọ bụla na alaeze ọ bụla nke na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi; mba ndị ahụ aghaghị ịla n’iyi.+