Abụ Ọma 39:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila. Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ yiri ume efu e kupụrụ ekupụ;+Ụbọchị ya dị ka onyinyo nke na-agafe agafe.+ Aịzaya 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+
11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila.
11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+