Job 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Adị m* dị ka ihe rere ure nke na-emebisị emebisị;+Dị ka uwe nke nla riri.+ Aịzaya 50:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+ Aịzaya 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na nla ga-erichapụ ha dị ka uwe, nla nke na-eri ákwà ga-erichapụ ha dị ka ajị anụ.+ Ma ezi omume m ga-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi, nzọpụta m ga-adịrukwa ọgbọ a na-apụghị ịgụta ọnụ.”+ Hosia 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M bụụrụ Ifrem nla,+ bụkwaara ụlọ Juda ihe na-akpata ire ure.
9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+
8 N’ihi na nla ga-erichapụ ha dị ka uwe, nla nke na-eri ákwà ga-erichapụ ha dị ka ajị anụ.+ Ma ezi omume m ga-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi, nzọpụta m ga-adịrukwa ọgbọ a na-apụghị ịgụta ọnụ.”+