Aịzaya 50:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+ Aịzaya 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na nla ga-erichapụ ha dị ka uwe, nla nke na-eri ákwà ga-erichapụ ha dị ka ajị anụ.+ Ma ezi omume m ga-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi, nzọpụta m ga-adịrukwa ọgbọ a na-apụghị ịgụta ọnụ.”+
9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+
8 N’ihi na nla ga-erichapụ ha dị ka uwe, nla nke na-eri ákwà ga-erichapụ ha dị ka ajị anụ.+ Ma ezi omume m ga-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi, nzọpụta m ga-adịrukwa ọgbọ a na-apụghị ịgụta ọnụ.”+