Job 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Adị m* dị ka ihe rere ure nke na-emebisị emebisị;+Dị ka uwe nke nla riri.+ Aịzaya 50:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+
9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+