Abụ Ọma 39:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila. Aịzaya 50:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+ Jems 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Akụnụba unu erewo ure, uwe elu unu aghọwokwa ihe nla riri.+
11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila.
9 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka. Ònye pụrụ ịkpọ m onye ajọ omume?+ Lee! Ha niile ga-aka nká dị ka uwe.+ Nla ga-erichapụ ha.+