Job 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Adị m* dị ka ihe rere ure nke na-emebisị emebisị;+Dị ka uwe nke nla riri.+ Matiu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Kwụsịnụ ịkpakọbara onwe unu akụ̀+ n’ụwa, ebe nla na nchara na-erichapụ ihe, ebe ndị ohi na-awabakwa zuo ohi. Luk 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Reenụ+ ihe unu nwere ma were ya nye onyinye ebere.+ Meerenụ onwe unu obere akpa ego ndị na-adịghị aka aka, bụ́ akụ̀ nke na-adịghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-adịghị eru nso, ebe nla na-adịghịkwa erichapụ.
19 “Kwụsịnụ ịkpakọbara onwe unu akụ̀+ n’ụwa, ebe nla na nchara na-erichapụ ihe, ebe ndị ohi na-awabakwa zuo ohi.
33 Reenụ+ ihe unu nwere ma were ya nye onyinye ebere.+ Meerenụ onwe unu obere akpa ego ndị na-adịghị aka aka, bụ́ akụ̀ nke na-adịghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-adịghị eru nso, ebe nla na-adịghịkwa erichapụ.