Jeremaya 48:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa. Zekaraya 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee gwa mmụọ ozi Jehova nke guzo otu ebe n’etiti osisi metụl ahụ, sị: “Anyị ejegharịwo n’elu ụwa,+ ma, lee! ụwa dum dị jụụ n’enweghị nsogbu.”+
11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.
11 Ha wee gwa mmụọ ozi Jehova nke guzo otu ebe n’etiti osisi metụl ahụ, sị: “Anyị ejegharịwo n’elu ụwa,+ ma, lee! ụwa dum dị jụụ n’enweghị nsogbu.”+