Abụ Ọma 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova, gịnị mere i ji guzoro n’ebe dị anya?+Gịnị mere i ji zoo onwe gị n’oge m nọ n’ahụhụ?+ Abụ Ọma 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, biko, bilie. Gịnị mere i ji na-ehi ụra?+Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ákwá 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi,+ gịnịkwa mere i ji gbahapụ anyị ruo ọtụtụ ụbọchị?+
20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi,+ gịnịkwa mere i ji gbahapụ anyị ruo ọtụtụ ụbọchị?+