Abụ Ọma 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+ Abụ Ọma 78:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Jehova wee teta dị ka à ga-asị na o si n’ụra,+Dị ka dike nke mmanya pụrụ n’anya.+
6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+