Abụ Ọma 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+ Abụ Ọma 94:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Bilie, gị Onyeikpe ụwa.+Kwụọ ndị mpako ụgwọ ihe ha mere.+ Aịzaya 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ugbu a, m ga-ebili,”+ ka Jehova kwuru, “ugbu a, m ga-enye onwe m otuto;+ ugbu a, m ga-eme onwe m ka m dị elu.+
35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+
10 “Ugbu a, m ga-ebili,”+ ka Jehova kwuru, “ugbu a, m ga-enye onwe m otuto;+ ugbu a, m ga-eme onwe m ka m dị elu.+