1 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-abụ onyeikpe, ọ ga-ekpekwa ikpe n’etiti mụ na gị, ọ ga-ahụ, ọ ga-ekpere m ikpe+ ma kpepụta m n’aka gị.” Abụ Ọma 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Chineke, biko, kpee m ikpe,+Kpechite ọnụ m+ n’ikpe mụ na mba nke na-adịghị eguzosi ike n’ihe nwere.Meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye aghụghọ nke bụkwa onye ajọ omume.+ Abụ Ọma 119:154 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 154 Kpeere m ikpe ma napụta m;+Chebe m ndụ dị ka i kwuru.+
15 Jehova ga-abụ onyeikpe, ọ ga-ekpekwa ikpe n’etiti mụ na gị, ọ ga-ahụ, ọ ga-ekpere m ikpe+ ma kpepụta m n’aka gị.”
43 Chineke, biko, kpee m ikpe,+Kpechite ọnụ m+ n’ikpe mụ na mba nke na-adịghị eguzosi ike n’ihe nwere.Meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye aghụghọ nke bụkwa onye ajọ omume.+