Abụ Ọma 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+ Abụ Ọma 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Chineke, biko, kpee m ikpe,+Kpechite ọnụ m+ n’ikpe mụ na mba nke na-adịghị eguzosi ike n’ihe nwere.Meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye aghụghọ nke bụkwa onye ajọ omume.+ Abụ Ọma 119:154 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 154 Kpeere m ikpe ma napụta m;+Chebe m ndụ dị ka i kwuru.+ Maịka 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-edi ọnụma Jehova—n’ihi na emehiewo m ya+—ruo mgbe o kpechitere ọnụ m, meekwa ka m nweta ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-akpọrọ m bịa n’ìhè; m ga-elekwasị ezi omume ya anya.+
35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+
43 Chineke, biko, kpee m ikpe,+Kpechite ọnụ m+ n’ikpe mụ na mba nke na-adịghị eguzosi ike n’ihe nwere.Meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye aghụghọ nke bụkwa onye ajọ omume.+
9 M ga-edi ọnụma Jehova—n’ihi na emehiewo m ya+—ruo mgbe o kpechitere ọnụ m, meekwa ka m nweta ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-akpọrọ m bịa n’ìhè; m ga-elekwasị ezi omume ya anya.+