31 Joash+ wee gwa ndị ahụ niile na-emegide ya,+ sị: “Ọ̀ bụ unu ka ọ dịịrị ikpechitere Bel ọnụ ya iji hụ ma ùnu ga-azọpụta ya? E kwesịrị igbu onye ọ bụla kpechitere ọnụ ya, ọbụna n’ụtụtụ a.+ Ọ bụrụ na ọ bụ Chineke,+ ya kpere ọnụ ya,+ n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”
34 Onye Mgbapụta ha dị ike,+ aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ghaghị ikpechite ọnụ ha,+ ka o wee mee ka ala ha zuru ike,+ meekwa ka ndị bi na Babịlọn maa jijiji.”+
9 M ga-edi ọnụma Jehova—n’ihi na emehiewo m ya+—ruo mgbe o kpechitere ọnụ m, meekwa ka m nweta ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-akpọrọ m bịa n’ìhè; m ga-elekwasị ezi omume ya anya.+