Abụ Ọma 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+ Abụ Ọma 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Chineke, biko, kpee m ikpe,+Kpechite ọnụ m+ n’ikpe mụ na mba nke na-adịghị eguzosi ike n’ihe nwere.Meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye aghụghọ nke bụkwa onye ajọ omume.+ Abụ Ákwá 3:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Jehova, ị hụwo ihe ọjọọ e mere m.+ Biko, kpeere m ikpe.+
35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị na-emegide m nwere;+Buso ha agha, bụ́ ndị na-ebuso m agha.+
43 Chineke, biko, kpee m ikpe,+Kpechite ọnụ m+ n’ikpe mụ na mba nke na-adịghị eguzosi ike n’ihe nwere.Meere m ụzọ m ga-esi gbapụ n’aka onye aghụghọ nke bụkwa onye ajọ omume.+