-
1 Samuel 25:39Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
39 Devid wee nụ na Nebal anwụọla, o wee sị: “Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye kpeworo ikpe+ nkọcha a kọchara m+ iji napụta m n’aka Nebal, gbochiekwa ohu ya ime ihe ọjọọ,+ Jehova emewokwa ka Nebal jiri isi ya buru ihe ọjọọ ya!”+ Devid wee ziga ozi gwa Abigel ka ya kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye ya.+
-