Ilu 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ ọ̀ chọtawo ezi nwunye?+ Onye ahụ achọtawo ihe ọma,+ ọ na-enwetakwa amara n’aka Jehova.+ Ilu 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ezigbo nwunye, ònye pụrụ ịchọta ya?+ Ọnụ ahịa ya dị nnọọ ukwuu karịa nke nkume kọral. Ilu 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nyenụ ya ihe aka ya rụpụtara,+ ka ọrụ ya jaakwa ya mma ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+