Rut 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa m, atụla egwu. M ga-emere gị ihe niile i kwuru,+ n’ihi na mmadụ niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m maara na ị bụ ezigbo nwaanyị.+ Ilu 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ezigbo nwunye bụ okpueze onye nwe ya,+ ma nwaanyị nke na-emechu mmadụ ihu dị ka ure n’ọkpụkpụ di ya.+ Ilu 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe nketa nke na-esi n’aka nna bụ ụlọ na akụ̀,+ ma nwaanyị nke nwere uche na-esi n’aka Jehova.+
11 Nwa m, atụla egwu. M ga-emere gị ihe niile i kwuru,+ n’ihi na mmadụ niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m maara na ị bụ ezigbo nwaanyị.+
4 Ezigbo nwunye bụ okpueze onye nwe ya,+ ma nwaanyị nke na-emechu mmadụ ihu dị ka ure n’ọkpụkpụ di ya.+