14 Lee! Nke a bụ nke ugboro atọ+ m jikeere ịbịakwute unu, ma agaghị m abụ ibu arọ. N’ihi na ọ bụ unu onwe unu ka m na-achọ, ọ bụghị ihe unu nwere;+ n’ihi na ọ bụghị ụmụ+ kwesịrị ịkpakọbara ndị mụrụ ha ihe, kama ọ bụ ndị mụrụ ụmụ kwesịrị ịkpakọbara ụmụ ha ihe.+