1 Ndị Kọrịnt 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m ede ihe ndị a, ọ bụghị iji menye unu ihere, kama iji dụọ unu ọdụ dị ka ụmụ m m hụrụ n’anya.+ Ndị Galeshia 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ụmụntakịrị m,+ unu ndị ọ bụ n’ihi ha ka m nọ n’ihe mgbu nke ịmụ nwa ọzọ ruo mgbe a kpụrụ Kraịst n’ime unu.+
14 Ana m ede ihe ndị a, ọ bụghị iji menye unu ihere, kama iji dụọ unu ọdụ dị ka ụmụ m m hụrụ n’anya.+
19 ụmụntakịrị m,+ unu ndị ọ bụ n’ihi ha ka m nọ n’ihe mgbu nke ịmụ nwa ọzọ ruo mgbe a kpụrụ Kraịst n’ime unu.+