Ndị Galeshia 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụntakịrị m,+ otú ahụ́ si afụ nwaanyị ụfụ mgbe ọ na-amụ nwa ka ahụ́ na-afụ m ụfụ ọzọ n’ihi unu. Ọ ga na-afụ m ụfụ ruo mgbe unu ga-akpawa àgwà ka Kraịst.
19 Ụmụntakịrị m,+ otú ahụ́ si afụ nwaanyị ụfụ mgbe ọ na-amụ nwa ka ahụ́ na-afụ m ụfụ ọzọ n’ihi unu. Ọ ga na-afụ m ụfụ ruo mgbe unu ga-akpawa àgwà ka Kraịst.