1 Ndị Kọrịnt 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụrụgodị na unu nwere puku ndị nkụzi iri (10,000) na-akụziri unu otú unu ga na-esi eso ụzọ Kraịst, unu enweghị ọtụtụ nna. Ma, aghọọla m nna unu maka na m ziri unu ozi ọma+ gbasara Kraịst Jizọs. 1 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Unu ma nke ọma na anyị na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike, na-akasikwa unu obi ma na-agbara unu àmà,+ otú nna+ si emere ụmụ ya, Faịlimọn 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ana m arịọ gị ka i meere m otu ihe ọma gbasara Onesịmọs,+ onye m ji mere nwa+ ugbu a a tụrụ m mkpọrọ.*
15 Ọ bụrụgodị na unu nwere puku ndị nkụzi iri (10,000) na-akụziri unu otú unu ga na-esi eso ụzọ Kraịst, unu enweghị ọtụtụ nna. Ma, aghọọla m nna unu maka na m ziri unu ozi ọma+ gbasara Kraịst Jizọs.
11 Unu ma nke ọma na anyị na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike, na-akasikwa unu obi ma na-agbara unu àmà,+ otú nna+ si emere ụmụ ya,
10 Ana m arịọ gị ka i meere m otu ihe ọma gbasara Onesịmọs,+ onye m ji mere nwa+ ugbu a a tụrụ m mkpọrọ.*