15 N’ihi na ọ bụ ezie na unu pụrụ inwe puku ndị nduzi iri+ n’ime Kraịst, n’ezie, unu enweghị ọtụtụ nna;+ n’ihi na n’ime Kraịst Jizọs, aghọwo m nna unu site n’ozi ọma.+
11 N’otu aka ahụ, unu maara nke ọma na, dị ka nna+ si eme ụmụ ya, otú ahụ ka anyị si na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike,+ na-agụgụkwa unu ma na-agbara unu àmà,